Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 3:26 Bible Nso (IGBOB)

Nwayi ahu nke nwere nwa di ndu we si eze, (n'ihi na afọ chighariri ya n'aru nwa-ya,) o we si, Biko, onye-nwem, nyenu ya nwa di ndu, unu eme-kwa-la ka ọ nwua ma-ọli. Ma nwayi nke-ọzọ nāsi, M'gaghi-enwe ya, i gaghi-enwe kwa ya; kpọwanu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 3

Echiche 1. Ndi-Eze 3:26 na onodu