Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 3:12 Bible Nso (IGBOB)

le, emewom dika okwu-gi si di: le, enyewom i obi mara ihe na nke nāghọta ihe; ya mere ọ dighi onye dika gi buru gi uzọ nọ, ọ dighi kwa onye gēbili dika gi n'azu gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 3

Echiche 1. Ndi-Eze 3:12 na onodu