Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 22:43 Bible Nso (IGBOB)

O jere ije n'uzọ Esa, bú nna-ya; o sighi nime ya wezuga onwe-ya, nēme ihe ziri ezi n'anya Jehova: nání na ewezugaghi ebe di elu; ndi Israel nọ nāchu àjà nēsure kwa ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'ebe di elu nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 22

Echiche 1. Ndi-Eze 22:43 na onodu