Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 20:41 Bible Nso (IGBOB)

O we me ngwa, wezuga ákwà-ike-n'isi n'anya-ya abua; eze Israel we mata ya na onye sitere na ndi-amuma ka ọ bu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 20

Echiche 1. Ndi-Eze 20:41 na onodu