Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 20:34 Bible Nso (IGBOB)

Ben-hedad we si ya, Obodo nile nke nnam nara n'aka nna-gi, m'gēnyeghachi gi ha; i gākwa-kwa-ra onwe-gi amá nime Damaskọs, dika nnam kwara nime Sameria. Ma mu onwem, ka Ehab kwuru, n'ọb͕ub͕a-ndu nka ka m'gēzilaga gi. Ya na ya we b͕a ndu, o we zilaga ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 20

Echiche 1. Ndi-Eze 20:34 na onodu