Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 20:25 Bible Nso (IGBOB)

ma gi onwe-gi, gutara onwe-gi usu-ndi-agha, dika usu-ndi-agha nke dapunariworo gi n'agha, inyinya n'ọnọdu inyinya, na ub͕ọ-ala n'ọnọdu ub͕ọ-ala: ayi gēbuso kwa ha agha n'ala di lari, ayi aghaghi kwa idi ike kari ha. O we ge nti olu-ha, me otú a.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 20

Echiche 1. Ndi-Eze 20:25 na onodu