Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 20:15 Bible Nso (IGBOB)

O we gukọta umu-okorọbia nke ndi-isi ala anāchi achi, ha we di ọgu iri-na-otù na iri na abua: mb͕e agukọtasiri ha ọ gukọta ndi-ya nile, bú umu Israel nile, nnù iri-na-asa na ọgu iri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 20

Echiche 1. Ndi-Eze 20:15 na onodu