Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 2:8 Bible Nso (IGBOB)

Ma, le, ọ di n'aka-gi, bú Shimai nwa Gira, bú onye Benjamin, nke Bahurim, onye ya onwe-ya kọcharam nkọcha jọb͕uru onwe-ya n'ubọchi m'jere Mahanaim: ma ya onwe-ya ridara izutem na Jọdan, m'we were Jehova ṅuara ya iyi, si, M'gaghi-ewere mma-agha me ka i nwua ma-ọli.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 2

Echiche 1. Ndi-Eze 2:8 na onodu