Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 2:5 Bible Nso (IGBOB)

Ọzọ kwa, gi onwe-gi amawo ihe Joab nwa Zeruaia merem, ihe o mere ndi-isi abua nke usu-ndi-agha nile nke Israel, bú Abnea nwa Nea na Amasa nwa Jeta, na o b͕uru ha, we wusi ọbara agha n'udo, tiye ọbara agha n'ihe-ọkiké-ya nke di n'úkwù-ya, na n'akpukpọ-ukwu-ya nke di n'ukwu-ya abua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 2

Echiche 1. Ndi-Eze 2:5 na onodu