Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 2:33 Bible Nso (IGBOB)

Ọbara-ha gālaghachi kwa n'isi Joab, na n'isi nkpuru-ya rue mb͕e ebighi-ebi: ma udo gādiri Devid, di-kwa-ra nkpuru-ya, di-kwa-ra ulo-ya, di-kwa-ra oche-eze-ya, rue mb͕e ebighi-ebi, site na Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 2

Echiche 1. Ndi-Eze 2:33 na onodu