Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 2:22 Bible Nso (IGBOB)

Eze, bú Solomon, we za, si nne-ya, N'ìhi gini kwa ka gi onwe-gi nāriọrọ Adonaija Abishag, bú nwayi Shunem? riọ-kwa-ra ya ala-eze; n'ihi na ya onwe-ya bu nwa-nnem nke-okenye; riọrọ ya ala-eze, riọ-kwa-ra Abaiata, bú onye-nchu-àjà, riọ-kwa-ra Joab nwa Zeruaia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 2

Echiche 1. Ndi-Eze 2:22 na onodu