Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 19:19 Bible Nso (IGBOB)

O si n'ebe ahu je, chọta Elaisha nwa Shefat, ma onye ahu nēme ka ehi-ya dọghari ihe eji gwu ala ubi, orú ehi na anọ ejikọrọ abua abua di n'iru ya, ya onwe-ya nọye-kwa-ra ehi abua nke-iri-na-abua: Elaija we gabiga jekuru ya, wusara ya uwe-nwuda-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 19

Echiche 1. Ndi-Eze 19:19 na onodu