Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 19:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Ehab we gosi Jezebel ihe nile Elaija mere, na ihe nile otú o were mma-agha b͕ue ndi-amuma nile.

2. Jezebel we zigara Elaija onye-ozi, si, Ka chi me otú a, ka ha me kwa ihe ọzọ otú a, ma asi na emeghm ndu-gi ka ọ di ka ndu otù onye nime ha dika mb͕e a echi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 19