Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 17:10 Bible Nso (IGBOB)

O we bilie, je Zarefat, biarue ọnu-uzọ-ama obodo ahu, ma, le, n'ebe ahu ka nwayi di-ya nwuru nọ nāchikọta nkú: o we kpọ ya òkù, si, Biko, kuterem nwantī miri n'ihe, ka m'we ṅua.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 17

Echiche 1. Ndi-Eze 17:10 na onodu