Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 17:1 Bible Nso (IGBOB)

Elaija, bu onye Tisbe, onye sitere na ndi-nnọdu nke Gilead, we si Ehab, Jehova, bú Chineke nke Israel, nādi ndu, Onye m'guzoworo n'iru Ya, igirigi ma-ọbu miri-ozuzo agaghi-adi ma-ọli n'arọ ndia, ma ọ bu nání dika okwum si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 17

Echiche 1. Ndi-Eze 17:1 na onodu