Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 16:24 Bible Nso (IGBOB)

Ọ zuru ugwu Sameria n'aka Shema na talent ọla-ọcha abua; o wue ulo n'ugwu ahu, kpọ aha obodo ahu o wuru Sameria, n'aha Shema, bú onye-nwe ugwu ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 16

Echiche 1. Ndi-Eze 16:24 na onodu