Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 15:33-34 Bible Nso (IGBOB)

33. N'arọ nke-atọ nke Esa, bú eze Juda, ka Beasha, bú nwa Ahaija, malitere ibu eze Israel nile nime Tiaza, orú arọ na anọ.

34. O me ihe jọrọ njọ n'anya Jehova, je ije n'uzọ Jeroboam, na nime nmehie-ya nke o ji me ka Israel mehie.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 15