Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 15:22 Bible Nso (IGBOB)

Ma eze, bú Esa, mere ka Juda nile nu; ọ dighi onye puru ya: ha we bupu nkume nile nke Rema, na osisi-ya nile, nke Beasha ji wu ya; eze, bú Esa, we were ha wue Geba Benjamin na Mizpa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 15

Echiche 1. Ndi-Eze 15:22 na onodu