Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 15:20 Bible Nso (IGBOB)

Ben-hedad we ge eze, bú Esa, nti, zite ndi-isi usu nile nke ndi-agha o nwere imegide obodo nile nke Israel, o we tib͕ue Ijon, na Dan, na Ebel-bet-meaka, na Kinerot nile, tiyere ala nile nke Naftali.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 15

Echiche 1. Ndi-Eze 15:20 na onodu