Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 15:18 Bible Nso (IGBOB)

Esa we chiri ọla-ọcha nile na ọla-edo nile nke fọduru n'àkù ulo Jehova, na àkù ulo eze nile, nye ha n'aka ndi-orù-ya: eze, bú Esa, we ziga ha jekuru Ben-hedad, nwa Tab-rimon, nwa Hezion, bú eze Siria, nke bi na Damaskọs, si,

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 15

Echiche 1. Ndi-Eze 15:18 na onodu