Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 14:13 Bible Nso (IGBOB)

Ma Israel nile gētiri ya aka n'obi, lìe ya; n'ihi na onye a, nání ya, nime ndi Jeroboam nwere gābiaru ílì: n'ihi na ahuru nime ya ezi ihe n'ebe Jehova, bú Chineke Israel, nọ, n'ulo Jeroboam.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 14

Echiche 1. Ndi-Eze 14:13 na onodu