Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 14:10 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi nka, le, M'nēme ka ihe ọjọ biakute ulo Jeroboam, M'gēbipu kwa n'aru Jeroboam nwa-nwoke ọ bula, onye eb͕ochiri eb͕ochi na onye arapuru arapu n'Israel, M'gēkpochapu kwa nke fọduru nke ulo Jeroboam, dika madu si ekpochapu ǹsí-anu, rue mb͕e agēkpochapuzu ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 14

Echiche 1. Ndi-Eze 14:10 na onodu