Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 13:2 Bible Nso (IGBOB)

O we kpọ òkù megide ebe-ichu-àjà ahu n'okwu Jehova, si, Ebe-ichu-àjà, ebe-ichu-àjà, otú a ka Jehova siri: Le, agāmuru ulo Devid otù nwa-nwoke, Josaia bu aha-ya; ọ gāchu kwa n'elu gi ndi-nchu-àjà nke ebe di elu ndi nēsure ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'elu gi, ọkpukpu madu ka ha gēsure kwa ọku n'elu gi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 13

Echiche 1. Ndi-Eze 13:2 na onodu