Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 13:18 Bible Nso (IGBOB)

Ọ si ya, Mu onwem bu kwa onye-amuma dika gi; mọ-ozi we gwam okwu n'okwu Jehova, si, Me ka o soro gi lata n'ulo-gi, ka o we rie nri ṅu kwa miri. Ma ọ gwara ya okwu-ugha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 13

Echiche 1. Ndi-Eze 13:18 na onodu