Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 13:11 Bible Nso (IGBOB)

Ma otù onye-amuma, bú agadi, bi na Bet-el; nwa-ya we bia, kọrọ ya akukọ omume nile nke onye nke Chineke mere ubọchi ahu na Bet-el: okwu nile ọ gwara eze, ha we kọrọ nna-ha akukọ okwu ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 13

Echiche 1. Ndi-Eze 13:11 na onodu