Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 12:32 Bible Nso (IGBOB)

Jeroboam we me ememe n'ọnwa nke-asatọ, n'ubọchi nke-iri-na-ise nke ọnwa ahu, dika ememe nke di na Juda, o we rigorue ebe-ichu-àjà ahu; otú a ka o mere na Bet-el, ichuru umu-ehi ahu, bú nke o mere, àjà: o guzo na Bet-el ndi-nchu-àjà nke ebe di elu nke o mere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 12

Echiche 1. Ndi-Eze 12:32 na onodu