Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 12:24 Bible Nso (IGBOB)

Otú a ka Jehova siri, Unu arigola, unu ebuso-kwa-la umu-nne-unu, bú umu Israel, agha: laghachinu, nwoke ọ bula n'ulo-ya; n'ihi na n'ebe M'nọ ka ihe a siteworo. Ha we nu okwu Jehova, laghachi azu n'ulo-ha, dika okwu Jehova si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 12

Echiche 1. Ndi-Eze 12:24 na onodu