Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 11:38 Bible Nso (IGBOB)

O gēru kwa, ọ buru na i nu ihe nile M'gēnye gi n'iwu, ọ buru kwa na i je ije n'uzọm nile, me ihe ziri ezi n'anyam, idebe ukpurum nile na ihe nile M'nyere n'iwu, dika Devid, bú orùm, mere; na M'gānọyere gi, wu-kwa-ra gi ulo kwesiri ntukwasi-obi, dika M'wuru Devid, M'gēnye kwa gi Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 11

Echiche 1. Ndi-Eze 11:38 na onodu