Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 11:33 Bible Nso (IGBOB)

n'ihi na ha arapuwom, kpọ isi ala nye Ashtoret, bú chi ndi Zaidon, nye kwa Kemosh, bú chi Moab, nye kwa Milkom, bú chi umu Amon; ha ejeghi kwa ije n'uzọm nile, ime ihe ziri ezi n'anyam, na idebe ukpurum nile na ikpém nile, dika Devid, bú nna-ya, mere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 11

Echiche 1. Ndi-Eze 11:33 na onodu