Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 11:29 Bible Nso (IGBOB)

O rue, na mb͕e ahu, na Jeroboam siri na Jerusalem pua, onye-amuma, bú Ahaija, bú onye Shailo, we chọta ya n'uzọ; ma Ahaija nēwere uwe ọhu yikwasi n'aru-ya; ha abua nọ kwa iche, nání ha, n'ọhia.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 11

Echiche 1. Ndi-Eze 11:29 na onodu