Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 10:10 Bible Nso (IGBOB)

O nye eze ọgu talent ọla-edo isi, na uda di iche iche bara uba nke-uku, na nkume di oké ọnu-ahia: ọ dighi uda biara ọzọ nke di ka uda ahu n'iba-uba, bú nke eze-nwayi Sheba nyere eze, bú Solomon.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 10

Echiche 1. Ndi-Eze 10:10 na onodu