Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ndi-Eze 1:25 Bible Nso (IGBOB)

N'ihi na ọ ridawo ta, chiri ehi na anu mara abuba na ìgwè ewu na aturu riri nne chua àjà, kpọ kwa umu-ndikom nile nke eze, kpọ kwa ndi-isi usu-ndi-agha, kpọ kwa Abaiata, bú onye-nchu-àjà; ma, le, ha nēri ihe nāṅu kwa ihe-ọṅuṅu n'iru ya, si, Ka eze, bú Adonaija, di ndu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi-Eze 1

Echiche 1. Ndi-Eze 1:25 na onodu