Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 9:22 Bible Nso (IGBOB)

Ndia nile arọputara ibu ndi-ọnu-uzọ-ama nime nbata-uzọ nile di ọgu iri na iri na abua. Edere ndi ahu n'akwukwọ-osuso-ọmumu-ha n'obodo ntà ha, ndi ahu ka Devid na Samuel onye-ọhu-uzọ doro n'ọnọdu-ha, bú ọnọdu nke ndi kwesiri ntukwasi-obi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 9

Echiche 1. Ihe Emere 9:22 na onodu