Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 7:4 Bible Nso (IGBOB)

Usu ndi nāpunara madu ihe nke usu-ndi-agha so-kwa-ra ha, n'osuso-ọmumu-ha, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di, ha di orú nnù uzọ anọ na nnù iri: n'ihi na ha nwere ọtutu ndinyom na umu-ndikom.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 7

Echiche 1. Ihe Emere 7:4 na onodu