Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 7:33-40 Bible Nso (IGBOB)

33. Umu-ndikom Jaflet kwa; Pasak, na Bimhal, na Ashvat. Ndia bu umu Jaflet.

34. Umu-ndikom Shema kwa; Ahi, na Rohga, na Jehuba, na Eram.

35. Umu-ndikom Helem nwa-nne-ya kwa; Zofa, na Imna, na Shelesh, na Amal.

36. Umu-ndikom Zofa; Sua, na Hanefa, na Shual, na Beri, na Imra;

37. Beza, na Hod, na Shama, na Shilsha, na Itran, na Beera.

38. Umu-ndikom Jeta kwa; Jefune, na Pispa, na Ara.

39. Umu-ndikom Ula kwa; Ara, na Haniel, na Rizia.

40. Ndia nile bu umu Asha, ndi-isi ulo nke ndi bu nna-ha, ndi arọputara arọputa, ndi-dike bu dìnkpà, ha bu ndi-isi nke ndi-isi. Edewo kwa ha n'akwukwọ-osuso-ọmumu, nime usu-ndi-agha, n'ibu-agha, ọnu-ọgugu-ha bu orú nnù ndikom uzọ atọ na nnù ise.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 7