Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 6:49 Bible Nso (IGBOB)

Ma Eron na umu-ya ndikom nēsure ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ n'elu ebe-ichu-aja nke àjà-nsure-ọku, na n'elu ebe-ichu-aja nke ihe-nsure-ọku nēsì ísì utọ, bayere ije-ozi nile nke ebe nsọ kachasi ebe nsọ nile, na ikpuchiri Israel nmehie-ha, dika ihe nile si di nke Moses, bú orù Chineke, nyere n'iwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 6

Echiche 1. Ihe Emere 6:49 na onodu