Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 6:1-6 Bible Nso (IGBOB)

1. Umu-ndikom Livai; Giashon, na Kohat, na Merari.

2. Umu-ndikom Kohat kwa; Amram, na Izha, na Hebron, na Uziel.

3. Umu Amram kwa; Eron, na Moses, na Miriam. Umu-ndikom Eron kwa; Nedab, na Abaihu, na Eleeza, na Itama.

4. Eleeza muru Finehas, Finehas muru Abishua;

5. Abishua we mua Buki, Buki mua Uzi;

6. Uzi mua Zerahia, Zerahia mua Meraiot;

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 6