Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 5:26 Bible Nso (IGBOB)

Chineke Israel we kpọte mọ Pul, bú eze Asiria, na mọ Tilgat-pilnesa, bú eze Asiria, o we me ka ha je biri n'ala ọzọ, bú ndi Reuben, na ndi Gad, na nkera ebo Manase, o we me ka ha biarue Hala, na Haboa, na Hara, na osimiri Gozan, rue ta.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 5

Echiche 1. Ihe Emere 5:26 na onodu