Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 5:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma umu-ndikom Reuben ọkpara Israel, (n'ihi na onye ahu bu ọkpara; ma, n'ihi na o mere ute nna-ya ka ọ ghara idi nsọ, enyere umu Josef nwa Israel ọnọdu-ọkpara-ya; agaghi-ede kwa ya n'akwukwọ-osuso-ọmumu dika ọnọdu-ọkpara si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 5

Echiche 1. Ihe Emere 5:1 na onodu