Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 4:42 Bible Nso (IGBOB)

Ufọdu nime ha, bú ufọdu nime umu Simeon, nnù ndikom na ọgu ise, je-kwa-ra ugwu Sia; Pelataia, na Nearaia, na Refaia, na Uziel, bú umu Ishi, bu ndi-isi-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 4

Echiche 1. Ihe Emere 4:42 na onodu