Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 28:4 Bible Nso (IGBOB)

Ma Jehova, bú Chineke Israel, rọputaram n'etiti ulo nile nke nnam ibu eze Israel rue mb͕e ebighi-ebi: n'ihi na Juda ka Ọ rọputara ibu onye-ndú; ma n'ulo Juda Ọ rọputara ulo nnam; ma n'etiti umu-ndikom nnam ihem tọrọ Ya utọ imem ka m'buru eze Israel nile:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 28

Echiche 1. Ihe Emere 28:4 na onodu