Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 27:24 Bible Nso (IGBOB)

Joab nwa Zeruaia malitere iguta ha, ma ọ guzughi; iwe we dikwasi Israel n'ihi nka; etiyeghi kwa ọnu-ọgugu n'ọnu-ọgugu nke di n'akwukwọ ihe emere n'ubọchi nke eze, bú Devid.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 27

Echiche 1. Ihe Emere 27:24 na onodu