Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 27:1 Bible Nso (IGBOB)

Ma umu Israel, dika ọnu-ọgugu-ha si di, bú ndi-isi ulo nke ndi bu nna-ha na ndi-isi usu nile nke nnù ndikom abua na ọgu iri na usu nile nke ọgu ndikom ise, na ndi-odozi-okwu-ha ndi nējere eze ozi, n'ihe ọ bula nke òkè nile ndi nābata nāpu kwa n'ọnwa n'ọnwa, n'ọnwa nile nke arọ, otù òkè di orú nnù uzọ atọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 27

Echiche 1. Ihe Emere 27:1 na onodu