Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 26:32 Bible Nso (IGBOB)

Ma umu-nne-ya, bú ndi-dìnkpà, di nnù ndikom isi na ọgu iri-na-ise, ndi-isi ulo nke ndi bu nna; Devid, bú eze, we me ka ha buru ndi-nlekọta ndi Reuben na ndi Gad na nkera ebo ndi Manase, bayere ihe nile nke Chineke na ihe nile nke eze.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 26

Echiche 1. Ihe Emere 26:32 na onodu