Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 26:31 Bible Nso (IGBOB)

Nke ndi Hebron, Jerija bu onye-isi, ọbuná nke ndi Hebron, dika osuso-ọmumu nile ha si di n'ulo nke ndi bu nna. N'arọ nke-ọgu-abua Devid bu eze ka achọrọ ha, ewe chọta nime ha ndi-dike bu dìnkpà nime Jeza Gilead.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 26

Echiche 1. Ihe Emere 26:31 na onodu