Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 26:14 Bible Nso (IGBOB)

Ife-nzà n'akuku ọwuwa-anyanwu we ma Shelemaia. Ha fe-kwa-ra nzà bayere Zekaraia nwa-ya, bú onye nādu ọdu nke nwere uche; ife-nzà-ya we puta n'akuku Ugwu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 26

Echiche 1. Ihe Emere 26:14 na onodu