Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 26:1-3 Bible Nso (IGBOB)

1. Bayere òkè nile nke ndi-ọnu-uzọ: nke ndi Kora; Meshelemaia nwa Kore, nke sitere n'umu Esaf.

2. Meshelemaia nwe-kwa-ra umu-ndikom; Zekaraia, bú ọkpara, na Jediael, bú nke-abua, na Zebadaia, bú nke-atọ, na Jatniel, bú nke-anọ;

3. na Ilam, bú nke-ise, na Jehohanam, bú nke-isi, na Eliehoenai, bú nke-asa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 26