Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 24:4 Bible Nso (IGBOB)

Ewe chọta ọtutu umu Eleeza ibu ndi-isi nke ndikom di ike kari umu Itama; ewe kè ha otú a: umu Eleeza nwere ndi-isi ulo nke ndi bu nna iri na isi; umu Itama nwe-kwa-ra asatọ, dika ulo nke ndi bu nna-ha si di.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 24

Echiche 1. Ihe Emere 24:4 na onodu