Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 24:1-2 Bible Nso (IGBOB)

1. Ekè-kwa-ra umu Eron òkè nile ha. Umu-ndikom Eron; Nedab, na Abaihu, na Eleeza, na Itama.

2. Nedab na Abaihu we nwua n'iru nna-ha, ha enweghi kwa umu-ndikom: Eleeza na Itama we buru ndi-nchu-àjà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 24