Agba Ochie

Agba Ọhụrụ

1. Ihe Emere 22:9 Bible Nso (IGBOB)

le, agāmuru gi nwa-nwoke, onye ahu gābu nwoke izu-ike; M'gēme kwa ka o zuru ike pua n'aka ndi-iro-ya nile buruburu: n'ihi na Solomon ka aha-ya gābu, M'gēnye kwa Israel udo na idi-jū n'ubọchi-ya:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 22

Echiche 1. Ihe Emere 22:9 na onodu